1 Ndị Tesalonaịka 4:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 n’ihi na Onyenwe anyị ga-esi n’eluigwe gbadata. Ọ ga-eji olu dara ụda kpọọ òkù, bụ́ olu onyeisi ndị mmụọ ozi,+ jirikwa opi Chineke. Ndị nwụrụ anwụ bụ́ ndị ha na Kraịst dị n’otu ga-ebukwa ụzọ bilie.+ Mkpughe 20:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị a ga-akpọlite ná mbilite n’ọnwụ mbụ ga-enwe obi ụtọ,+ dịrịkwa nsọ. Ha agaghị anwụ+ ọnwụ nke abụọ,*+ kama ha ga-abụ ndị nchụàjà+ Chineke na nke Kraịst. Ha ga-esokwa ya* bụrụ eze, chịakwa otu puku (1,000) afọ.+
16 n’ihi na Onyenwe anyị ga-esi n’eluigwe gbadata. Ọ ga-eji olu dara ụda kpọọ òkù, bụ́ olu onyeisi ndị mmụọ ozi,+ jirikwa opi Chineke. Ndị nwụrụ anwụ bụ́ ndị ha na Kraịst dị n’otu ga-ebukwa ụzọ bilie.+
6 Ndị a ga-akpọlite ná mbilite n’ọnwụ mbụ ga-enwe obi ụtọ,+ dịrịkwa nsọ. Ha agaghị anwụ+ ọnwụ nke abụọ,*+ kama ha ga-abụ ndị nchụàjà+ Chineke na nke Kraịst. Ha ga-esokwa ya* bụrụ eze, chịakwa otu puku (1,000) afọ.+