Ndị Rom 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ọrụ ya.+ Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu ekwela ka e duhie unu: Chineke abụghị onye a ga-aghọgbuli.* N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha ka ọ ga-aghọrọ;+
7 Unu ekwela ka e duhie unu: Chineke abụghị onye a ga-aghọgbuli.* N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha ka ọ ga-aghọrọ;+