1 Ndị Kọrịnt 15:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma a na-akpọlite ha n’usoro: onye mbụ a kpọlitere bụ Kraịst, dị ka mkpụrụ mbụ,+ e mechaakwa, n’oge ọnụnọ ya, a ga-akpọlite ndị nke Kraịst.+ Mkpughe 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ka Jizọs Kraịst, “Onye Àmà Kwesịrị Ntụkwasị Obi,”+ “onye mbụ a kpọlitere n’ọnwụ,”+ na “Onye Na-achị ndị eze nke ụwa,”+ meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu. Jizọs hụrụ anyị n’anya,+ jirikwa ọbara ya napụta anyị n’aka mmehie anyị.+
23 Ma a na-akpọlite ha n’usoro: onye mbụ a kpọlitere bụ Kraịst, dị ka mkpụrụ mbụ,+ e mechaakwa, n’oge ọnụnọ ya, a ga-akpọlite ndị nke Kraịst.+
5 Ka Jizọs Kraịst, “Onye Àmà Kwesịrị Ntụkwasị Obi,”+ “onye mbụ a kpọlitere n’ọnwụ,”+ na “Onye Na-achị ndị eze nke ụwa,”+ meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu. Jizọs hụrụ anyị n’anya,+ jirikwa ọbara ya napụta anyị n’aka mmehie anyị.+