-
Ndị Filipaị 2:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ọ bụrụ na e nwere agbamume ọ bụla unu ga-enye maka na unu na Kraịst dị n’otu, ọ bụrụ na e nwere okwu nkasi obi ọ bụla ịhụnanya ga-eme ka unu kwuo, ọ bụrụ na unu na-eche banyere ibe unu, ọ bụrụ na unu hụrụ ibe unu n’anya ma na-emetere ibe unu ebere,* 2 na-emenụ ihe ndị a ka m nwekwuo ọṅụ. M ga-enwekwu ọṅụ ma unu na-enwe otu obi na otu ịhụnanya, na-adị n’otu ma na-enwe otu echiche.+
-