1 Ndị Tesalonaịka 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, ọ dịghị mkpa ka anyị detara unu akwụkwọ ozi ka unu hụ ibe unu n’anya ka ụmụnne,+ n’ihi na Chineke na-akụziri unu ka unu na-ahụ ibe unu n’anya.+ 2 Ndị Tesalonaịka 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ụmụnna anyị, anyị agaghị akwụsị ịna-ekele Chineke mgbe niile n’ihi unu. O kwesịrị ekwesị n’ihi na okwukwe unu na-esikwu ezigbo ike, unu niile n’otu n’otu na-ahụkwa ibe unu n’anya karịa otú unu na-emebu.+
9 Ma, ọ dịghị mkpa ka anyị detara unu akwụkwọ ozi ka unu hụ ibe unu n’anya ka ụmụnne,+ n’ihi na Chineke na-akụziri unu ka unu na-ahụ ibe unu n’anya.+
3 Ụmụnna anyị, anyị agaghị akwụsị ịna-ekele Chineke mgbe niile n’ihi unu. O kwesịrị ekwesị n’ihi na okwukwe unu na-esikwu ezigbo ike, unu niile n’otu n’otu na-ahụkwa ibe unu n’anya karịa otú unu na-emebu.+