-
1 Ndị Tesalonaịka 4:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ma, ọ dịghị mkpa ka anyị detara unu akwụkwọ ozi ka unu hụ ibe unu n’anya ka ụmụnne,+ n’ihi na Chineke na-akụziri unu ka unu na-ahụ ibe unu n’anya.+ 10 N’eziokwu, unu hụrụ ụmụnna niile nọ na Masedonia niile n’anya otú ahụ. Ma anyị na-agba unu ume, ụmụnna anyị, ka unu na-ahụkwu ibe unu n’anya karịa otú unu na-eme.
-