Abụ Ọma 37:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’oge na-adịghị anya, ndị ajọ omume agaghịzi anọ.+ Ị ga-ele anya n’ebe ha na-anọ,Ma ha agaghị anọ ya.+ Jeremaya 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha na-achọ ịgba ndị m ọkpụkpụ, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe. Ha na-asị,“Udo dị! Udo dị!” Mgbe udo na-adịghị.+
10 N’oge na-adịghị anya, ndị ajọ omume agaghịzi anọ.+ Ị ga-ele anya n’ebe ha na-anọ,Ma ha agaghị anọ ya.+
11 Ha na-achọ ịgba ndị m ọkpụkpụ, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe. Ha na-asị,“Udo dị! Udo dị!” Mgbe udo na-adịghị.+