7 Ebe ọ bụ na onye nlekọta bụ onye na-ejere Chineke ozi, o kwesịghị ịbụ onye a na-ebo ebubo, ekwe ekwe,+ onye na-ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye aṅụrụma, onye na-eti mmadụ ihe, onye ji anyaukwu achọ ihe ga-abara naanị ya uru,
9 onye si n’otú o si akụzi ihe egosi na o jidesiri okwu nke eziokwu* aka ike,+ ka o nwee ike iji ihe dị mma* ọ na-akụzi na-agba ndị mmadụ ume,+ na-adọkwa ndị na-ekwugide nkụzi dị mma aka ná ntị.+