Jems 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ụmụnna m m hụrụ n’anya, maranụ ihe a: Onye ọ bụla kwesịrị ịbụ onye na-anụ ihe ngwa ngwa, onye na-anaghị ekwu okwu ngwa ngwa,+ na onye na-anaghị ewe iwe ngwa ngwa,+
19 Ụmụnna m m hụrụ n’anya, maranụ ihe a: Onye ọ bụla kwesịrị ịbụ onye na-anụ ihe ngwa ngwa, onye na-anaghị ekwu okwu ngwa ngwa,+ na onye na-anaghị ewe iwe ngwa ngwa,+