Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Timoti 1:3, 4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Otú ahụ m gwara gị ka ị nọrọ n’Efesọs mgbe m chọrọ ịgawa Masedonia, ka m na-agwakwa gị ugbu a ka ị ka nọrọ ebe ahụ iji gwasie ụfọdụ ndị ike ka ha ghara izi ozizi dị iche, 4 ka ha gharakwa ịṅa ntị n’akụkọ ụgha+ nakwa n’okwu gbasara usoro ọmụmụ dị iche iche. O nweghị uru ọ bụla ihe ndị a bara,+ kama, ihe ha na-akpata bụ ịrụ ụka na-enweghị isi. Ha esoghịkwa n’ihe Chineke ji eme ka okwukwe anyị sie ike.

  • 1 Timoti 4:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Egekwala akụkọ ụgha na-enweghị isi,+ ụdị ahụ ụfọdụ ndị agadi nwaanyị na-akọ. Kama, na-azụ onwe gị ka ị bụrụ onye na-efe Chineke.

  • Taịtọs 3:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ma zere arụmụka iberiibe na ịrụ ụka gbasara usoro ọmụmụ, zerekwa ise okwu na ịlụ ọgụ maka Iwu,* n’ihi na ha abaghị uru, ha bụkwa ihe efu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya