1 Timoti 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ka ha gharakwa ịṅa ntị n’akụkọ ụgha+ nakwa n’usoro ọmụmụ, bụ́ ndị na-emesị bụrụ ihe efu,+ ndị na-ebutekwa ajụjụ ndị a na-emere nnyocha kama ịdị na-ekesa ihe ọ bụla si n’aka Chineke n’ihe banyere okwukwe. 1 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:4 Ụlọ Nche,7/15/2011, p. 16-184/1/1994, p. 30
4 ka ha gharakwa ịṅa ntị n’akụkọ ụgha+ nakwa n’usoro ọmụmụ, bụ́ ndị na-emesị bụrụ ihe efu,+ ndị na-ebutekwa ajụjụ ndị a na-emere nnyocha kama ịdị na-ekesa ihe ọ bụla si n’aka Chineke n’ihe banyere okwukwe.