Jọn 14:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+ 2 Pita 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ihi na o nwetụbeghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma,+ kama mmụọ nsọ nọ na-edu ndị mmadụ, ha ana-ekwu ihe Chineke chọrọ ka ha kwuo.+
26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+
21 N’ihi na o nwetụbeghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma,+ kama mmụọ nsọ nọ na-edu ndị mmadụ, ha ana-ekwu ihe Chineke chọrọ ka ha kwuo.+