Ndị Filipaị 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ana m agbasi mbọ ike ka m nweta ihe m na-atụ anya ya, nke bụ́ ịdị ndụ n’eluigwe.+ Ọ bụ ya bụ ụgwọ ọrụ+ Chineke ga-enye anyị ndị o si n’aka Kraịst Jizọs kpọọ.
14 Ana m agbasi mbọ ike ka m nweta ihe m na-atụ anya ya, nke bụ́ ịdị ndụ n’eluigwe.+ Ọ bụ ya bụ ụgwọ ọrụ+ Chineke ga-enye anyị ndị o si n’aka Kraịst Jizọs kpọọ.