Matiu 10:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 “Onye ọ bụla nke na-agwa ndị mmadụ na ya ma m,+ m ga-agwakwa Nna m nke nọ n’eluigwe na m ma onye ahụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:58 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 58 N’ihi ya, ụmụnna m m hụrụ n’anya, guzosienụ ike,+ kwụrụnụ chịm, nweekwanụ ọtụtụ ihe unu na-arụ mgbe niile+ n’ọrụ Onyenwe anyị, ebe unu ma na ọrụ Onyenwe anyị unu na-arụsi ike abụghị na nkịtị.+
32 “Onye ọ bụla nke na-agwa ndị mmadụ na ya ma m,+ m ga-agwakwa Nna m nke nọ n’eluigwe na m ma onye ahụ.+
58 N’ihi ya, ụmụnna m m hụrụ n’anya, guzosienụ ike,+ kwụrụnụ chịm, nweekwanụ ọtụtụ ihe unu na-arụ mgbe niile+ n’ọrụ Onyenwe anyị, ebe unu ma na ọrụ Onyenwe anyị unu na-arụsi ike abụghị na nkịtị.+