-
2 Ihe E Mere 24:20, 21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Mmụọ Chineke wee dakwasị Zekaraya nwa Jehoyada+ onye nchụàjà, ya eguzoro n’ihu ndị obodo ha, sị ha: “Ezi Chineke kwuru, sị, ‘Gịnị mere unu ji na-emebi iwu Jehova? Ihe agaghị agaziri unu. Ebe ọ bụ na unu ahapụla Jehova, ọ ga-ahapụkwa unu.’”+ 21 Ma, ha gbaara ya izu,+ eze agwa ha ka ha jiri nkume tụgbuo ya, ha atụgbuo ya n’ogige ụlọ Jehova.+
-