Job 14:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Mmadụ nwaanyị mụrụAnaghị ebite ndụ aka,+ nsogbu na-ezukwa ya ahụ́.+ 2 Ọ na-apụta ka okooko osisi, mechaa kpọnwụọ.*+ Ọ na-agafe ọsọ ọsọ ka onyinyo ma pụọ n’anya.+ Abụ Ọma 102:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na ndụ m na-agwụ n’ike n’ike ka ebe anwụrụ ọkụ na-ekusasị. Ọkpụkpụ m na-ere m ọkụ ka à ga-asị na a kwanyere ya ọkụ.+ 1 Pita 1:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na “mmadụ* niile dị ka ahịhịa. Ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa. Ahịhịa na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,
14 “Mmadụ nwaanyị mụrụAnaghị ebite ndụ aka,+ nsogbu na-ezukwa ya ahụ́.+ 2 Ọ na-apụta ka okooko osisi, mechaa kpọnwụọ.*+ Ọ na-agafe ọsọ ọsọ ka onyinyo ma pụọ n’anya.+
3 N’ihi na ndụ m na-agwụ n’ike n’ike ka ebe anwụrụ ọkụ na-ekusasị. Ọkpụkpụ m na-ere m ọkụ ka à ga-asị na a kwanyere ya ọkụ.+
24 N’ihi na “mmadụ* niile dị ka ahịhịa. Ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa. Ahịhịa na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,