Jems 1:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ụmụnna m, ṅụrịanụ ọṅụ mgbe ọnwụnwa dị iche iche bịaara unu,+ 3 n’ihi na unu ma na unu merie ọnwụnwa ndị ahụ, okwukwe unu ga-esikwu ike, unu enwekwuokwa ike ịna-atachi obi ma ọnwụnwa bịa.+
2 Ụmụnna m, ṅụrịanụ ọṅụ mgbe ọnwụnwa dị iche iche bịaara unu,+ 3 n’ihi na unu ma na unu merie ọnwụnwa ndị ahụ, okwukwe unu ga-esikwu ike, unu enwekwuokwa ike ịna-atachi obi ma ọnwụnwa bịa.+