Ndị Hibru 12:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Kama, unu bịara nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa n’obodo Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi ndị Ndị Hibru 12:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Unu abịakwala Jizọs nso bụ́ onye ogbugbo+ ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ nakwa ọbara e fesara anyị, nke na-ekwu okwu otú dị mma karịa ọbara Ebel.+
22 Kama, unu bịara nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa n’obodo Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi ndị
24 Unu abịakwala Jizọs nso bụ́ onye ogbugbo+ ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ nakwa ọbara e fesara anyị, nke na-ekwu okwu otú dị mma karịa ọbara Ebel.+