-
Jọn 8:46Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
46 Ònye n’ime unu ga-amali m ikpe na m bụ onye mmehie? Ọ bụrụ na m na-ekwu eziokwu, gịnị mere na unu ekwetaghị ihe m na-ekwu?