Jenesis 19:24, 25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehova wee mee ka sọlfọ* na ọkụ zoo na Sọdọm na Gọmọra. Ọ bụ Jehova si n’eluigwe zite ọkụ ahụ.+ 25 O wee laa obodo ndị a n’iyi. Ọ lara ógbè ahụ niile n’iyi, ma ndị niile bi n’obodo ndị ahụ ma ihe ndị a kụrụ n’ala ndị ahụ.+
24 Jehova wee mee ka sọlfọ* na ọkụ zoo na Sọdọm na Gọmọra. Ọ bụ Jehova si n’eluigwe zite ọkụ ahụ.+ 25 O wee laa obodo ndị a n’iyi. Ọ lara ógbè ahụ niile n’iyi, ma ndị niile bi n’obodo ndị ahụ ma ihe ndị a kụrụ n’ala ndị ahụ.+