Luk 12:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Ma ohu nke ma ihe nna ya ukwu chọrọ, ma ọ dịghị njikere, o meghịkwa ihe nna ya ukwu chọrọ, a ga-apịa ya ọtụtụ ọnụ ụtarị.+ Jọn 15:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 A sị na abịaghị m gwa ha okwu, ha agaraghị enwe mmehie.*+ Ma ugbu a, e nweghị otú ha ga-esi sị na ha enweghị mmehie.+
47 Ma ohu nke ma ihe nna ya ukwu chọrọ, ma ọ dịghị njikere, o meghịkwa ihe nna ya ukwu chọrọ, a ga-apịa ya ọtụtụ ọnụ ụtarị.+
22 A sị na abịaghị m gwa ha okwu, ha agaraghị enwe mmehie.*+ Ma ugbu a, e nweghị otú ha ga-esi sị na ha enweghị mmehie.+