Matiu 22:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 O wee sị ya: “‘Jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile na uche gị niile hụ Jehova* bụ́ Chineke gị n’anya.’+ Matiu 22:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Nke abụọ, dị ka ya, bụ: ‘Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’+ Jọn 13:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu hụ ibe unu n’anya. Otú m hụrụ unu n’anya,+ hụnụ ibe unu n’anya otú ahụ.+ Jọn 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ihe m nyere unu n’iwu bụ ka unu hụ ibe unu n’anya otú m hụrụ unu n’anya.+
37 O wee sị ya: “‘Jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile na uche gị niile hụ Jehova* bụ́ Chineke gị n’anya.’+
34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu hụ ibe unu n’anya. Otú m hụrụ unu n’anya,+ hụnụ ibe unu n’anya otú ahụ.+