Ọrụ Ndịozi 20:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Na-elezinụ onwe unu na ìgwè atụrụ Chineke niile anya,+ nke mmụọ nsọ họpụtara unu ka unu bụrụ ndị na-elekọta ya,+ ka unu na-azụ ọgbakọ Chineke,+ nke o ji ọbara Ọkpara ya zụta.+ Ndị Efesọs 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 E si n’aka Ọkpara ya gbapụta anyị, jirikwa n’ihi ọbara ya+ na-agbaghara anyị mmehie anyị.+ N’eziokwu, amara Chineke meere anyị enweghị atụ. 1 Pita 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Kama ihe e ji napụta unu bụ ọbara+ Kraịst,+ nke pụrụ iche, nke dị ka nke nwa atụrụ a na-emerụghị emerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ.+
28 Na-elezinụ onwe unu na ìgwè atụrụ Chineke niile anya,+ nke mmụọ nsọ họpụtara unu ka unu bụrụ ndị na-elekọta ya,+ ka unu na-azụ ọgbakọ Chineke,+ nke o ji ọbara Ọkpara ya zụta.+
7 E si n’aka Ọkpara ya gbapụta anyị, jirikwa n’ihi ọbara ya+ na-agbaghara anyị mmehie anyị.+ N’eziokwu, amara Chineke meere anyị enweghị atụ.
19 Kama ihe e ji napụta unu bụ ọbara+ Kraịst,+ nke pụrụ iche, nke dị ka nke nwa atụrụ a na-emerụghị emerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ.+