2 Ndị Kọrịnt 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, ndị m hụrụ n’anya, ebe e kwere anyị nkwa ndị a,+ ka anyị sachapụ ihe niile na-emerụ ahụ́ anyị na obi anyị.*+ Ọ bụrụ na anyị emee ya, anyị ga-adịkwu nsọ ka anyị na-atụ egwu Chineke.
7 N’ihi ya, ndị m hụrụ n’anya, ebe e kwere anyị nkwa ndị a,+ ka anyị sachapụ ihe niile na-emerụ ahụ́ anyị na obi anyị.*+ Ọ bụrụ na anyị emee ya, anyị ga-adịkwu nsọ ka anyị na-atụ egwu Chineke.