Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Rom 12:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 N’ihi ya, ụmụnna m, ebe ọ bụ na Chineke na-emetere anyị ebere,* ana m arịọ unu ka unu nyefee ya ahụ́ unu+ ka àjà dị ndụ, nke dị nsọ,+ nke dịkwa Chineke mma. Unu ga-esi otú a jiri echiche unu+ na-ejere ya ozi.

  • 1 Timoti 1:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 N’eziokwu, ihe mere m ji kwuo ihe ndị a bụ ka anyị jiri obi dị ọcha,+ akọnuche na-arụ ọrụ nke ọma, na okwukwe+ na-abụghị nke ihu abụọ hụ ndị ọzọ n’anya.

  • 1 Timoti 3:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ha kwesịrị ịbụ ndị akọnuche ha na-anaghị ama ikpe,+ ndị na-ahapụghị ihe nzuzo dị nsọ gbasara okwukwe Ndị Kraịst.

  • 1 Jọn 3:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Onye ọ bụla nke nwere olileanya a n’ebe ọ nọ na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha+ ebe ọ bụ na onye ahụ dị ọcha.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya