1 Pita 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Onye na-ekwu okwu, ya kwuo ihe Chineke kwuru. Onye na-ejere ndị ọzọ ozi, ya jiri ike Chineke na-eje ya,+ ka ọ ga-abụ na n’ihe niile, a ga-esi n’aka Jizọs Kraịst too Chineke.+ Ọ dị ebube, dịrịkwa ike ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.
11 Onye na-ekwu okwu, ya kwuo ihe Chineke kwuru. Onye na-ejere ndị ọzọ ozi, ya jiri ike Chineke na-eje ya,+ ka ọ ga-abụ na n’ihe niile, a ga-esi n’aka Jizọs Kraịst too Chineke.+ Ọ dị ebube, dịrịkwa ike ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.