Levitikọs 21:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “‘Ọ bụrụ na nwa nwaanyị onye nchụàjà mụrụ agbaa akwụna wee merụọ onwe ya, ọ bụ nna ya ka o mechuru ihu. A ga-egbu nwa ahụ ma kpọọ ya ọkụ.+ Mkpughe 18:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụ ya mere a ga-eji taa ya ahụhụ niile a ga-ata ya n’otu ụbọchị. Ọ ga-eru uju. Ọ ga-anọ n’ụkọ nri. Ọ ga-anwụ, a ga-akpọkwa ya ọkụ kpamkpam,+ n’ihi na Jehova* Chineke, bụ́ onye mara ya ikpe, dị ike.+
9 “‘Ọ bụrụ na nwa nwaanyị onye nchụàjà mụrụ agbaa akwụna wee merụọ onwe ya, ọ bụ nna ya ka o mechuru ihu. A ga-egbu nwa ahụ ma kpọọ ya ọkụ.+
8 Ọ bụ ya mere a ga-eji taa ya ahụhụ niile a ga-ata ya n’otu ụbọchị. Ọ ga-eru uju. Ọ ga-anọ n’ụkọ nri. Ọ ga-anwụ, a ga-akpọkwa ya ọkụ kpamkpam,+ n’ihi na Jehova* Chineke, bụ́ onye mara ya ikpe, dị ike.+