Aịzaya 47:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma ihe abụọ a ga-eme gị na mberede n’otu ụbọchị:+ Ị ga-agbara aka ụmụ, di gị anwụọkwa. Ihe ndị a ga-eme gị+N’ihi* ọtụtụ afa ị na-agba nakwa n’ihi ajọ ọgwụ niile ị na-agwọ.+ Ndị Galeshia 5:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọrụ ndị e ji mara anụ ahụ́ doro anya. Ha bụ ịkwa iko,*+ adịghị ọcha, ime ihe ọjọọ n’asọghị anya,*+ 20 ikpere arụsị, ime mgbaasị,*+ ibu iro, esemokwu, ekworo, iwe ọkụ, ndị kwe na ndị ekweghị, nkewa, inwe òtù,
9 Ma ihe abụọ a ga-eme gị na mberede n’otu ụbọchị:+ Ị ga-agbara aka ụmụ, di gị anwụọkwa. Ihe ndị a ga-eme gị+N’ihi* ọtụtụ afa ị na-agba nakwa n’ihi ajọ ọgwụ niile ị na-agwọ.+
19 Ọrụ ndị e ji mara anụ ahụ́ doro anya. Ha bụ ịkwa iko,*+ adịghị ọcha, ime ihe ọjọọ n’asọghị anya,*+ 20 ikpere arụsị, ime mgbaasị,*+ ibu iro, esemokwu, ekworo, iwe ọkụ, ndị kwe na ndị ekweghị, nkewa, inwe òtù,