Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 15:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Ma a na-akpọlite ha n’usoro: onye mbụ a kpọlitere bụ Kraịst, dị ka mkpụrụ mbụ,+ e mechaakwa, n’oge ọnụnọ ya, a ga-akpọlite ndị nke Kraịst.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 15:52
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 52 ozugbo, n’otu ntabi anya, n’oge a ga-afụ opi ikpeazụ. A fụọ opi ahụ,+ a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ, ha enwee ahụ́ na-anaghị ere ure, a ga-agbanwekwa anyị.

  • Ndị Filipaị 3:10, 11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Ihe m bu n’obi bụ ka m mata ya, matakwa ike ahụ nke mere ka o bilite n’ọnwụ+ nakwa ka m taa ahụhụ otú ọ tara+ ma kweta ịnwụ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ,+ 11 ka m mara ma è nwere otú m ga-esi soro ná ndị a ga-ebu ụzọ kpọlite n’ọnwụ.+

  • 1 Ndị Tesalonaịka 4:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 n’ihi na Onyenwe anyị ga-esi n’eluigwe gbadata. Ọ ga-eji olu dara ụda kpọọ òkù, bụ́ olu onyeisi ndị mmụọ ozi,+ jirikwa opi Chineke. Ndị nwụrụ anwụ bụ́ ndị ha na Kraịst dị n’otu ga-ebukwa ụzọ bilie.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya