Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 5:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Ma, ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ewesa nwanne ya iwe+ ga-aza ajụjụ n’ụlọikpe. Onye ọ bụla nke na-agwakwa nwanne ya okwu mkparị jọgburu onwe ya ga-aza ajụjụ n’Ụlọikpe Kacha Elu. Onye ọ bụla nke na-asịkwa, ‘Gị onye nzuzu na-abaghị uru!’ a ga-atụba ya na Gehena,* bụ́ ebe ọkụ na-ere.+

  • Matiu 18:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ọ bụrụkwa na anya gị na-eme ka ị na-eme mmehie,* ghụpụ ya tụfuo. Ọ kaara gị mma ibu otu anya nweta ndụ kama inwe anya abụọ a tụba gị na Gehena* bụ́ ebe ọkụ na-ere.+

  • Mkpughe 21:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Ma ndị ụjọ na ndị na-enweghị okwukwe+ na ndị na-adịghị ọcha na ndị rụrụ arụ na ndị na-egbu mmadụ*+ na ndị na-akwa iko*+ na ndị na-eme mgbaasị na ndị na-ekpere arụsị na ndị ụgha niile,+ a ga-atụba ha n’ọdọ ọkụ ahụ sọlfọ na-eme ka ọ na-enwusi ike.+ Ọ pụtara ọnwụ nke abụọ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya