Mkpughe 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Onye nwere ntị, ya nụ+ ihe mmụọ nsọ na-agwa ọgbakọ ndị a: Onye meriri n’agha+ agaghị anwụ ọnwụ nke abụọ.’+ Mkpughe 20:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị a ga-akpọlite ná mbilite n’ọnwụ mbụ ga-enwe obi ụtọ,+ dịrịkwa nsọ. Ha agaghị anwụ+ ọnwụ nke abụọ,*+ kama ha ga-abụ ndị nchụàjà+ Chineke na nke Kraịst. Ha ga-esokwa ya* bụrụ eze, chịakwa otu puku (1,000) afọ.+
11 Onye nwere ntị, ya nụ+ ihe mmụọ nsọ na-agwa ọgbakọ ndị a: Onye meriri n’agha+ agaghị anwụ ọnwụ nke abụọ.’+
6 Ndị a ga-akpọlite ná mbilite n’ọnwụ mbụ ga-enwe obi ụtọ,+ dịrịkwa nsọ. Ha agaghị anwụ+ ọnwụ nke abụọ,*+ kama ha ga-abụ ndị nchụàjà+ Chineke na nke Kraịst. Ha ga-esokwa ya* bụrụ eze, chịakwa otu puku (1,000) afọ.+