Matiu 10:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Unu atụkwala egwu ndị na-egbu ahụ́ ma ha agaghị egbuli mkpụrụ obi.*+ Kama na-atụnụ egwu onye ga-ebibili ma mkpụrụ obi ma ahụ́ n’ime Gehena.*+
28 Unu atụkwala egwu ndị na-egbu ahụ́ ma ha agaghị egbuli mkpụrụ obi.*+ Kama na-atụnụ egwu onye ga-ebibili ma mkpụrụ obi ma ahụ́ n’ime Gehena.*+