Ilu 29:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ịtụ mmadụ egwu na-eme ka mmadụ ma n’ọnyà,+Ma a ga-echebe onye tụkwasịrị Jehova obi.+ Mkpughe 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ụjọ atụla unu maka ahụhụ unu na-aga ịta.+ Ekwensu ga na-eme ka a tụọ ụfọdụ n’ime unu mkpọrọ ka o wee nwaa unu ruo n’isi, kpagbuokwa unu ruo ụbọchị iri. Kwụsienụ ike n’ebe m nọ ruo mgbe unu nwụrụ, m ga-enyekwa unu okpueze bụ́ ndụ.+
10 Ụjọ atụla unu maka ahụhụ unu na-aga ịta.+ Ekwensu ga na-eme ka a tụọ ụfọdụ n’ime unu mkpọrọ ka o wee nwaa unu ruo n’isi, kpagbuokwa unu ruo ụbọchị iri. Kwụsienụ ike n’ebe m nọ ruo mgbe unu nwụrụ, m ga-enyekwa unu okpueze bụ́ ndụ.+