Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 60
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Chineke na-emeri ndị iro ya

        • Mmadụ ịzọpụta anyị abaghị uru (11)

        • “Chineke ga-enye anyị ike” (12)

Abụ Ọma 60:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 8:13; 1Ih 18:3

Abụ Ọma 60:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 60:10

Abụ Ọma 60:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 51:17

Abụ Ọma 60:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “I gosila.”

Abụ Ọma 60:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “aka nri.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:35; 21:8; 108:6; 118:15; Aịz 41:10

Abụ Ọma 60:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Chineke ekwuola n’ebe nsọ ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 12:6, 7
  • +Jos 13:27, 28; Ọm 108:7-9

Abụ Ọma 60:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 13:29-31
  • +Je 49:10

Abụ Ọma 60:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 24:17; 2Sa 8:2
  • +Ọg 24:18; 2Sa 8:14
  • +2Sa 8:1

Abụ Ọma 60:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “n’obodo a rụsiri ike.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 8:14; Ọm 108:10-13

Abụ Ọma 60:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:42; 20:4; Jos 7:12

Abụ Ọma 60:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 62:9; 118:8; 146:3

Abụ Ọma 60:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:32
  • +2Sa 10:12; Ọm 44:5

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 60:okwu mmeghe2Sa 8:13; 1Ih 18:3
Ọma 60:1Ọm 60:10
Ọma 60:3Aịz 51:17
Ọma 60:5Ọm 18:35; 21:8; 108:6; 118:15; Aịz 41:10
Ọma 60:6Je 12:6, 7
Ọma 60:6Jos 13:27, 28; Ọm 108:7-9
Ọma 60:7Jos 13:29-31
Ọma 60:7Je 49:10
Ọma 60:8Ọg 24:17; 2Sa 8:2
Ọma 60:8Ọg 24:18; 2Sa 8:14
Ọma 60:82Sa 8:1
Ọma 60:92Sa 8:14; Ọm 108:10-13
Ọma 60:10Di 1:42; 20:4; Jos 7:12
Ọma 60:11Ọm 62:9; 118:8; 146:3
Ọma 60:12Ọm 18:32
Ọma 60:122Sa 10:12; Ọm 44:5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 60:1-12

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. A ga-eji ụda a na-akpọ “Okooko Lili E Ji Echeta Ihe” kpọọ ya. Miktam.* Abụ Devid. A ga-eji ya na-akụzi ihe. Ọ bụrụ abụ a mgbe ya na ndị Eram-nehareyim na ndị Eram-Zoba lụrụ ọgụ, Joab wee laghachi gbuo ndị Ịdọm dị puku mmadụ iri na abụọ (12,000) na Ndagwurugwu Nnu.+

60 Chineke, ị jụrụ anyị. Ị chụsasịrị anyị.+

I wesara anyị iwe. Ma ugbu a, nabataghachi anyị.

 2 I mere ka ala maa jijiji. I mere ka ọ gbawaa.

Mechie oghere ya niile, n’ihi na ọ na-adakpu n’ime.

 3 I mere ka ndị gị taa ahụhụ.

I mere ka anyị ṅụọ mmanya nke mere ka anyị na-adagharị.+

 4 Gosi* ndị na-atụ egwu gị ihe àmà

Ka ha wee gbalaga ka a ghara ịgbata ha ụta. (Sila)

 5 Biko, jiri ike* gị zọpụta anyị ma za anyị,

Ka e wee napụta ndị ị hụrụ n’anya.+

 6 Chineke, Onye dị nsọ, ekwuola,* sị:

“M ga-aṅụrị ọṅụ. M ga-ewere Shikem nye ndị m chọrọ ka ọ bụrụ ihe ha ketara.+

M ga-atụkwa Ndagwurugwu Sọkọt atụ̀ nye ndị m chọrọ.+

 7 Ọ bụ m nwe Gilied, ọ bụkwa m nwe Manase.+

Ifrem bụ okpu m na-ekpu n’isi.

Juda bụ mkpara na-egosi ikike m nwere.+

 8 Moab bụ efere m ji asa ihe.+

M ga-atụba akpụkpọ ụkwụ m n’Ịdọm.+

M ga-eti mkpu ọṅụ maka na m ga-emeri Filistia.”+

 9 Ònye ga-eduru m gaa n’obodo a nọchibidoro anọchibido?*

Ònye ga-edu m ruo Ịdọm?+

10 Chineke, ọ́ bụghị gị, onye jụrụ anyị,

Chineke anyị, onye na-anaghịzi anọnyere ndị agha anyị ma ha gaa agha?+

11 Napụta anyị n’ahụhụ anyị na-ata,

N’ihi na mmadụ ịzọpụta anyị abaghị uru.+

12 Ọ bụ Chineke ga-enye anyị ike,+

Ọ ga-azọpịakwa ndị iro anyị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya