Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 98
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Jehova bụ Onye nzọpụta na-ekpe ikpe ziri ezi

        • Jehova egosila na ọ bụ onye nzọpụta (2, 3)

Abụ Ọma 98:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “aka nri ya.”

  • *

    Ma ọ bụ “merie.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 33:3; 96:1; 149:1; Aịz 42:10
  • +Ọp 15:11; Ọm 111:2
  • +Ọp 15:6; Aịz 52:10; 59:16; 63:5

Abụ Ọma 98:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 2:30, 31
  • +Aịz 5:16

Abụ Ọma 98:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “otú Chineke anyị si merie.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:42; Lu 1:54, 55
  • +Aịz 49:6; Ọrụ 28:28; Ro 10:18

Abụ Ọma 98:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 47:1; 67:4

Abụ Ọma 98:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 10:10; 1Ih 15:28; 2Ih 29:27

Abụ Ọma 98:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ala.”

Abụ Ọma 98:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 44:23

Abụ Ọma 98:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọ bịala.”

  • *

    Ma ọ bụ “ala.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 9:8; Ọrụ 17:31
  • +Ọm 67:4; 96:10; Ro 2:6

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 98:1Ọm 33:3; 96:1; 149:1; Aịz 42:10
Ọma 98:1Ọp 15:11; Ọm 111:2
Ọma 98:1Ọp 15:6; Aịz 52:10; 59:16; 63:5
Ọma 98:2Lu 2:30, 31
Ọma 98:2Aịz 5:16
Ọma 98:3Le 26:42; Lu 1:54, 55
Ọma 98:3Aịz 49:6; Ọrụ 28:28; Ro 10:18
Ọma 98:4Ọm 47:1; 67:4
Ọma 98:6Ọg 10:10; 1Ih 15:28; 2Ih 29:27
Ọma 98:8Aịz 44:23
Ọma 98:9Ọm 9:8; Ọrụ 17:31
Ọma 98:9Ọm 67:4; 96:10; Ro 2:6
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 98:1-9

Abụ Ọma

Abụ.

98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+

N’ihi na o meela ihe ndị dị ebube.+

O jirila aka ya siri ike,* ya bụ, ogwe aka ya dị nsọ, zọpụta ndị ya.*+

 2 Jehova emeela ka a mara na ọ bụ onye nzọpụta.+

O meela ka mba dị iche iche mara na ọ bụ onye ezi omume.+

 3 O chetala nkwa o kwere na ọ ga-egosi na ọ hụrụ ụlọ Izrel n’anya, gosikwa ha na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+

Ndị niile bi n’ụwa ahụla otú Chineke anyị si zọpụta ndị ya.*+

 4 Ndị niile bi n’ụwa, tienụ mkpu ọṅụ, tookwanụ Jehova.

Nweenụ obi ụtọ, tienụ mkpu ọṅụ, bụọkwanụ abụ otuto.+

 5 Jirinụ ụbọ akwara bụkuo Jehova abụ otuto.

Kpọọrọnụ ya ụbọ akwara, bụọkwaranụ ya abụ na-atọ ụtọ.

 6 Fụọnụ opi dị iche iche,+

Tiekwanụ mkpu ọṅụ n’ihu Eze, bụ́ Jehova.

 7 Ka oké osimiri na ihe niile dị n’ime ya mee mkpọtụ,

Ma ụwa* ma ndị bi na ya.

 8 Ka osimiri kụọ aka.

Ka ugwu niile tie mkpu ọṅụ+

 9 N’ihi Jehova, n’ihi na ọ na-abịa* ikpe ụwa ikpe.

Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi,+

Kpeekwa ndị dị iche iche ikpe ziri ezi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya