Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 44
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere ụmụ Kora kpere ka e nyere ha aka

        • “Ọ bụ gị zọpụtara anyị” (7)

        • Anyị dị ka “atụrụ a ga-egbu egbu” (22)

        • “Bilie nyere anyị aka” (26)

Abụ Ọma 44:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 20:19

Abụ Ọma 44:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:14; Ọg 21:14; Ikp 6:13

Abụ Ọma 44:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “aka.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 7:1
  • +Ọp 15:17; Ọm 78:55; 80:8, 9
  • +Jos 10:5, 11; Ọm 135:10, 11

Abụ Ọma 44:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “aka nri gị na ogwe aka.”

  • *

    Na Hibru, “ìhè si n’ihu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:38; Jos 24:12
  • +1Sa 12:22
  • +Aịz 63:11-13
  • +Di 7:7, 8

Abụ Ọma 44:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 74:12; Aịz 33:22

Abụ Ọma 44:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:39; Fil 4:13
  • +Ọm 60:12

Abụ Ọma 44:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 17:45; Ọm 20:7; 33:16

Abụ Ọma 44:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 24:8

Abụ Ọma 44:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:15, 25

Abụ Ọma 44:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:64

Abụ Ọma 44:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:30

Abụ Ọma 44:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “jiri anyị na-atụ ilu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:37; 2Ih 7:20

Abụ Ọma 44:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:10

Abụ Ọma 44:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 5/2024, p. 6

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 8

Abụ Ọma 44:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 139:1; Ek 12:14; Jer 17:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 36

Abụ Ọma 44:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:36

Abụ Ọma 44:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 7:6; 78:65, 66
  • +Job 13:24; Ọm 13:1; 88:14

Abụ Ọma 44:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “i ji zooro anyị ihu gị?”

Abụ Ọma 44:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:25

Abụ Ọma 44:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 33:20
  • +Ọm 130:7

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 44:okwu mmeghe2Ih 20:19
Ọma 44:1Ọp 13:14; Ọg 21:14; Ikp 6:13
Ọma 44:2Di 7:1
Ọma 44:2Ọp 15:17; Ọm 78:55; 80:8, 9
Ọma 44:2Jos 10:5, 11; Ọm 135:10, 11
Ọma 44:3Di 4:38; Jos 24:12
Ọma 44:31Sa 12:22
Ọma 44:3Aịz 63:11-13
Ọma 44:3Di 7:7, 8
Ọma 44:4Ọm 74:12; Aịz 33:22
Ọma 44:5Ọm 18:39; Fil 4:13
Ọma 44:5Ọm 60:12
Ọma 44:61Sa 17:45; Ọm 20:7; 33:16
Ọma 44:7Jos 24:8
Ọma 44:10Di 28:15, 25
Ọma 44:11Di 28:64
Ọma 44:12Di 32:30
Ọma 44:14Di 28:37; 2Ih 7:20
Ọma 44:17Ọp 34:10
Ọma 44:21Ọm 139:1; Ek 12:14; Jer 17:10
Ọma 44:22Ro 8:36
Ọma 44:23Ọm 7:6; 78:65, 66
Ọma 44:23Job 13:24; Ọm 13:1; 88:14
Ọma 44:25Ọm 119:25
Ọma 44:26Ọm 33:20
Ọma 44:26Ọm 130:7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 44:1-26

Abụ Ọma

Maka onye na-eduzi abụ. Abụ ụmụ Kora.+ Maskil.*

44 Chineke, anyị ejirila ntị anyị nụ,

Nna nna anyị hà akọọrọla anyị+

Ihe ndị i mere n’oge ha,

N’oge dị anya gara aga.

 2 I ji ike* gị chụpụ mba dị iche iche,+

I wee mee ka nna nna anyị hà bichie ha.+

I meriri mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+

 3 Ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+

Ọ bụghịkwa ike ha mere ka ha merie.+

Kama ọ bụ aka gị siri ike na ike* gị+ nakwa amara* gị,

N’ihi na ị hụrụ ha n’anya.+

 4 Chineke, ị bụ Eze m.+

Nye iwu ka Jekọb merie.

 5 Anyị ga-achụghachi ndị iro anyị n’ihi ike ị na-enye anyị.+

Anyị ga-eji aha gị merie ndị na-alụso anyị ọgụ.+

 6 N’ihi na atụkwasịghị m obi n’ụta m,

Mma agha m enweghịkwa ike ịzọpụta m.+

 7 Ọ bụ gị zọpụtara anyị n’aka ndị iro anyị,+

Ọ bụkwa gị menyere ndị kpọrọ anyị asị ihere.

 8 Anyị ga-eto Chineke mgbe niile,

Anyị ga-ajakwa aha gị mma ruo mgbe ebighị ebi. (Sila)

 9 Ma ugbu a, ị jụla anyị ma mee ka ihere mee anyị,

Ị naghịkwa anọnyere ndị agha anyị ma ha gaa agha.

10 Ị na-eme ka anyị na-agbaghachi azụ ma anyị hụ ndị iro anyị.+

Ndị kpọrọ anyị asị na-anara anyị ihe ọ bụla ha chọrọ.

11 Ị na-enyefe anyị n’aka ha ka ha dọrie anyị otú e si adọri atụrụ.

Ị chụsaala anyị ná mba dị iche iche.+

12 Ị na-ere ndị gị ezigbo ọnụ ala.+

E nweghị uru ị na-erite n’ego ole ị na-ere ha.

13 I meela ka ndị agbata obi anyị na-akparị anyị,

Meekwa ka ndị niile gbara anyị gburugburu na-akwa anyị emo ma na-achị anyị ọchị.

14 I meela ka mba dị iche iche jiri anyị na-eme ihe ọchị,*+

Meekwa ka ndị dị iche iche na-efufe isi ma ha hụ anyị.

15 Ihere na-eme m mgbe niile.

Ihere onwe m emegbuola m,

16 N’ihi otú ha si na-akparị anyị ma na-akatọ anyị,

N’ihi onye iro anyị nke na-emegwara anyị ihe anyị mere.

17 Ihe a niile emeela anyị, ma anyị echefubeghị gị,

Anyị emebighịkwa ọgbụgba ndụ anyị na gị gbara.+

18 Obi anyị apụbeghị n’ebe ị nọ.

Anyị ahapụghị ụzọ gị gawa ebe ọzọ.

19 Ma ị sụọla anyị akwụ n’ebe nkịta ọhịa na-ebi.

I jirila oké ọchịchịrị kpuchie anyị.

20 Ọ bụrụ na anyị echefuola aha Chineke anyị

Ma ọ bụ gbasaa aka anyị kpeere chi ọzọ,

21 Chineke ọ́ gaghị achọpụta?

Ọ ma ihe niile dị mmadụ n’obi.+

22 Ọ bụ n’ihi gị ka e ji na-egbu anyị mgbe niile.

E werela anyị ka atụrụ a ga-egbu egbu.+

23 Jehova, gịnị mere o ji dị ka ị̀ na-ehi ụra? Biko, bilie nyere anyị aka.+

Teta. Ajụla anyị ruo mgbe ebighị ebi.+

24 Gịnị mere na i nyereghị anyị aka?*

Gịnị mere i ji chefuo ahụhụ anyị na-ata na mmegbu a na-emegbu anyị?

25 A kwatuola anyị n’ala.

Anyị madoro afọ n’ala.+

26 Bilie nyere anyị aka.+

Napụta anyị n’ihi ịhụnanya gị.*+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya