Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Solomọn 3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Solomọn

    • NWA AGBỌGHỌ SHULEM NỌ N’EBE EZE SOLOMỌN MARA ỤLỌIKWUU (1:1–3:5)

    • MGBE NWA AGBỌGHỌ SHULEM NỌ NA JERUSELEM (3:6–8:4)

        • Ụmụ nwaanyị Zayọn (6-11)

          • A kọrọ otú e si ebugharị Solomọn

Abụ Solomọn 3:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ihe ndina.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 1:7
  • +So 5:6

Abụ Solomọn 3:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 5:7

Abụ Solomọn 3:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 8:2

Abụ Solomọn 3:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 2:7; 8:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2015, p. 31

    11/15/2006, p. 18-19

Abụ Solomọn 3:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 30:23, 24, 34

Abụ Solomọn 3:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 9:22

Abụ Solomọn 3:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ihe a yiri oche ma ọ bụ ihe e ji edina ala e kpuchiri elu ya ekpuchi. E ji ya ebu ndị ukwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 5:8, 9

Abụ Solomọn 3:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọ ga-abụ na ogidi ndị a bụ idé ndị ji elu ya.

Abụ Solomọn 3:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 12:24; Ilu 4:3

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Abụ Solo. 3:1So 1:7
Abụ Solo. 3:1So 5:6
Abụ Solo. 3:3So 5:7
Abụ Solo. 3:4So 8:2
Abụ Solo. 3:5So 2:7; 8:4
Abụ Solo. 3:6Ọp 30:23, 24, 34
Abụ Solo. 3:71Ez 9:22
Abụ Solo. 3:91Ez 5:8, 9
Abụ Solo. 3:112Sa 12:24; Ilu 4:3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Solomọn 3:1-11

Abụ Solomọn

3 “M dina n’elu àkwà* m n’abalị

Na-eche banyere onye m hụrụ n’anya.+

M tụrụ anya ya, ma ahụghị m ya.+

 2 M ga-ebili gagharịa n’obodo.

M ga-achọ onye m hụrụ n’anya

N’okporo ámá nakwa n’ámá obodo.

M chọrọ ya, ma ahụghị m ya.

 3 Ndị nche ndị na-agagharị n’obodo hụrụ m.+

M jụrụ ha, sị, ‘Ùnu hụrụ onye m hụrụ n’anya?’

 4 Ozugbo m gafere ha,

M hụrụ onye m hụrụ n’anya.

M jidere ya aka. Ekweghị m ahapụ ya

Ruo mgbe m kpọbatara ya n’ụlọ nne m,+

N’ime ime ụlọ nwaanyị mụrụ m.

 5 Ụmụ nwaanyị Jeruselem, eji m ele na nne mgbada bi n’ọhịa

Na-arịọ unu ka unu ṅụọrọ m iyi

Na unu agaghị eme ka m hụ onye ọ bụla n’anya ebe ọ bụ na ọ dịbeghị m n’obi.”+

 6 “Gịnị bụ ihe a si n’ala ịkpa na-abịa nke yiri anwụrụ ọkụ,

Nke e ji mea na frankinsens

Na ihe dị iche iche na-esi ísì ọma onye ahịa na-ere mee ka ọ na-esi ísì ọma?”+

 7 “Lee, ọ bụ ihe e ji ebu Solomọn.

Ndị dike iri isii n’ime ndị dike Izrel

Gbara ya gburugburu.+

 8 Ha niile ji mma agha.

Ha niile bụ ndị agha a zụrụ nke ọma.

Onye ọ bụla kere mma agha ya n’úkwù

Ka ha jiri ya chebe ya, ka ihe ọ bụla ghara imenye ya ụjọ n’abalị.”

 9 “Ọ bụ ihe e ji ebu* Eze Solomọn.

O ji osisi si Lebanọn rụọrọ ya onwe ya.+

10 O ji ọlaọcha rụọ ogidi* ya dị iche iche,

Jirikwa ọlaedo rụọ ebe ọ na-adabere.

E ji ajị anụ na-acha pọpụl rụọ ebe a na-anọ ọdụ na ya.

Ụmụ nwaanyị Jeruselem mere ka ime ya

Maa ezigbote mma.”

11 “Ụmụ nwaanyị Zayọn, gaanụ

Kirie Eze Solomọn

Ka o kpu okpu nne ya+ kpaara ya

N’ụbọchị ọ lụrụ nwaanyị,

N’ụbọchị obi bụ ya sọ aṅụrị.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya