Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 12
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ

      • Miriam na Erọn kwujọrọ Mosis (1-3)

        • Mosis dị umeala n’obi karịa mmadụ niile (3)

      • Jehova gbachiteere Mosis (4-8)

      • Ekpenta pụtara Miriam n’ahụ́ (9-16)

Ọnụ Ọgụgụ 12:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 2:16, 21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2009, p. 26

    8/1/2004, p. 26

    10/15/2002, p. 28-29

Ọnụ Ọgụgụ 12:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 4:14-16, 30; 15:20; 28:30; Maị 6:4
  • +Ọg 11:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2002, p. 28-29

Ọnụ Ọgụgụ 12:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 11:29

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2019, p. 8

    Ụlọ Nche,

    5/15/2005, p. 20

    4/1/2003, p. 17-19

Ọnụ Ọgụgụ 12:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:5; Ọg 11:25

Ọnụ Ọgụgụ 12:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:1; 46:2; Ọp 24:9-11
  • +Je 31:10, 11

Ọnụ Ọgụgụ 12:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “N’ụlọ m niile, ọ na-egosi na e kwesịrị ịtụkwasị ya obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 3:2, 5

Ọnụ Ọgụgụ 12:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ọnụ na ọnụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 33:11; Di 34:10

Ọnụ Ọgụgụ 12:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 24:9
  • +2Ih 26:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2004, p. 26

Ọnụ Ọgụgụ 12:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:11; Jes 5:16

Ọnụ Ọgụgụ 12:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 13:45, 46; Ọg 5:2

Ọnụ Ọgụgụ 12:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 24:9

Ọnụ Ọgụgụ 12:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 11:35; 33:18
  • +Ọg 10:12

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 12:1Ọp 2:16, 21
Ọnụ Ọgụ. 12:2Ọp 4:14-16, 30; 15:20; 28:30; Maị 6:4
Ọnụ Ọgụ. 12:2Ọg 11:1
Ọnụ Ọgụ. 12:3Mt 11:29
Ọnụ Ọgụ. 12:5Ọp 34:5; Ọg 11:25
Ọnụ Ọgụ. 12:6Je 15:1; 46:2; Ọp 24:9-11
Ọnụ Ọgụ. 12:6Je 31:10, 11
Ọnụ Ọgụ. 12:7Hib 3:2, 5
Ọnụ Ọgụ. 12:8Ọp 33:11; Di 34:10
Ọnụ Ọgụ. 12:10Di 24:9
Ọnụ Ọgụ. 12:102Ih 26:19
Ọnụ Ọgụ. 12:13Ọp 32:11; Jes 5:16
Ọnụ Ọgụ. 12:14Le 13:45, 46; Ọg 5:2
Ọnụ Ọgụ. 12:15Di 24:9
Ọnụ Ọgụ. 12:16Ọg 11:35; 33:18
Ọnụ Ọgụ. 12:16Ọg 10:12
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọnụ Ọgụgụ 12:1-16

Ọnụ Ọgụgụ

12 Miriam na Erọn malitere ikwujọ Mosis n’ihi nwaanyị onye Kush ọ lụrụ, maka na nwaanyị ọ lụrụ bụ onye Kush.+ 2 Ha nọ na-asị: “Ọ̀ bụ naanị Mosis ka Jehova sirila n’ọnụ ya kwuo okwu? Ó sibeghịkwa n’ọnụ anyị kwuo okwu?”+ Jehova nọkwa na-ege ntị.+ 3 Nwoke a bụ́ Mosis dị umeala n’obi karịa mmadụ niile+ nọ n’ụwa.

4 Jehova gwara Mosis na Erọn na Miriam na mberede, sị: “Unu atọ, gaanụ n’ụlọikwuu nzute.” Ha atọ wee gaa. 5 Jehova gbadataziri n’ogidi ígwé ojii,+ guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ. O wee kpọọ Erọn na Miriam, ha abụọ agaa nso. 6 O wee sị ha: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na e nwere onye amụma Jehova n’ime unu, m ga-esi n’ọhụụ mee ka ọ mata m.+ M ga-agwakwa ya okwu ná nrọ.+ 7 Ma, emeghị m otú ahụ n’ebe Mosis ohu m nọ. Ọ bụ ya ka a na-enyefe ụlọ m niile.*+ 8 M na-agwa ya okwu ihu na ihu,*+ otú doro anya. Anaghị m agwa ya okwu n’ilu. Jehova na-apụtakwa n’ihu ya. Gịnịzi mere na egwu atụghị unu ikwujọ Mosis ohu m?”

9 Jehova wee wesa ha ezigbo iwe. Ọ pụkwara n’ebe ha nọ. 10 Ígwé ojii ahụ si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ma lee, ekpenta pụtara Miriam n’ahụ́, ahụ́ ya achawa ezigbo ọcha.+ Erọn wee lee Miriam anya, ya ahụ na Miriam bụzi onye ekpenta.+ 11 Erọn gwara Mosis ozugbo, sị: “Onyenwe m, m na-arịọ gị, biko, gbaghara anyị mmehie a. Anyị zuzuru nzuzu n’ihe a anyị mere. 12 Biko, ekwela ka ọ dịrị ka onye nwụrụ anwụ, onye ebe ụfọdụ n’ahụ́ ya richara ericha mgbe a mụrụ ya.” 13 Mosis wee malite ịrịọ Jehova, sị: “Biko, Chineke, gwọọ ya, bikonụ.”+

14 Jehova gwara Mosis, sị: “Ọ bụrụ na nna ya agbụọ ya asọ mmiri n’ihu, ọ̀ bụ na ihere onwe ya agaghị eme ya ruo ụbọchị asaa? Ka e si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ ya ka ọ nọrọ iche ruo ụbọchị asaa.+ E mechaa, e nwere ike ịkpọbata ya.” 15 E wee si n’ebe ha mara ụlọikwuu kpọpụ Miriam iche ruo ụbọchị asaa.+ Ndị Izrel akwagaghị ebe ọzọ ruo mgbe a kpọbatara Miriam. 16 Ndị Izrel wee si na Hazirọt kwalie.+ Ha malitere ịma ụlọikwuu n’ala ịkpa Peran.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya