Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 27
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ

      • Ụmụ nwaanyị Zelofehad (1-11)

      • E mere Joshụa onye ndú ga-anọchi Mosis (12-23)

Ọnụ Ọgụgụ 27:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 26:33

Ọnụ Ọgụgụ 27:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 18:25, 26

Ọnụ Ọgụgụ 27:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:35; 16:1, 2, 19, 35

Ọnụ Ọgụgụ 27:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 18:15, 16; 33:11; Le 24:11, 12

Ọnụ Ọgụgụ 27:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 36:2; Jos 17:3, 4

Ọnụ Ọgụgụ 27:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:47; Di 32:48, 49
  • +Je 13:14, 15; Di 3:27; 32:52; 34:1

Ọnụ Ọgụgụ 27:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 20:24, 28; 33:38; Di 10:6; 32:50
  • +Ọg 31:2; Di 34:7

Ọnụ Ọgụgụ 27:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 20:10, 12; Di 1:37
  • +Ọm 106:32, 33
  • +Di 1:2
  • +Jos 15:1

Ọnụ Ọgụgụ 27:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Chineke nke mmụọ anụ ahụ́ niile.”

Ọnụ Ọgụgụ 27:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “nwoke mmụọ dị n’ime ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 34:9; Ọrụ 6:5, 6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2002, p. 12

Ọnụ Ọgụgụ 27:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 31:7

Ọnụ Ọgụgụ 27:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ùgwù.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:38; 31:3; 34:10
  • +Jos 1:17

Ọnụ Ọgụgụ 27:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 28:30; 1Sa 23:9; 28:6; Neh 7:65

Ọnụ Ọgụgụ 27:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 27:18
  • +Di 3:28; 31:14, 23

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 27:1Ọg 26:33
Ọnụ Ọgụ. 27:2Ọp 18:25, 26
Ọnụ Ọgụ. 27:3Ọg 14:35; 16:1, 2, 19, 35
Ọnụ Ọgụ. 27:5Ọp 18:15, 16; 33:11; Le 24:11, 12
Ọnụ Ọgụ. 27:7Ọg 36:2; Jos 17:3, 4
Ọnụ Ọgụ. 27:12Ọg 33:47; Di 32:48, 49
Ọnụ Ọgụ. 27:12Je 13:14, 15; Di 3:27; 32:52; 34:1
Ọnụ Ọgụ. 27:13Ọg 20:24, 28; 33:38; Di 10:6; 32:50
Ọnụ Ọgụ. 27:13Ọg 31:2; Di 34:7
Ọnụ Ọgụ. 27:14Ọg 20:10, 12; Di 1:37
Ọnụ Ọgụ. 27:14Ọm 106:32, 33
Ọnụ Ọgụ. 27:14Di 1:2
Ọnụ Ọgụ. 27:14Jos 15:1
Ọnụ Ọgụ. 27:18Di 34:9; Ọrụ 6:5, 6
Ọnụ Ọgụ. 27:19Di 31:7
Ọnụ Ọgụ. 27:20Di 1:38; 31:3; 34:10
Ọnụ Ọgụ. 27:20Jos 1:17
Ọnụ Ọgụ. 27:21Ọp 28:30; 1Sa 23:9; 28:6; Neh 7:65
Ọnụ Ọgụ. 27:23Ọg 27:18
Ọnụ Ọgụ. 27:23Di 3:28; 31:14, 23
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọnụ Ọgụgụ 27:1-23

Ọnụ Ọgụgụ

27 Ụmụ nwaanyị Zelofehad+ wee bịa. Zelofehad bụ nwa Hifa, nwa Gilied, nwa Mekia, nwa Manase, onye si n’ezinụlọ ndị si n’ebo Manase nwa Josef. Aha ụmụ nwaanyị ọ mụtara bụ Mala, Noa, Họgla, Milka, na Teza. 2 Ha bịara guzo n’ihu Mosis, Elieza onye nchụàjà, ndị isi,+ nakwa n’ihu nzukọ niile ahụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, sị: 3 “Nna anyị nwụrụ n’ala ịkpa, ma o soghị ná ndị kwadoro Kora,+ bụ́ ndị zukọtara maa Jehova aka. Kama ọ nwụrụ n’ihi mmehie nke ya. Ọ mụtaghị nwa nwoke. 4 Gịnị mere aha nna anyị ga-eji fuo n’ezinụlọ ya maka na ọ mụtaghị nwa nwoke? Kenye anyị ala otú e kenyere ụmụnne nna anyị.” 5 Mosis wee kọsara Jehova ihe ha kwuru.+

6 Jehova gwaziri Mosis, sị: 7 “Ihe ụmụ Zelofehad kwuru bụ eziokwu. Hụ na i kenyere ha ala otú e kenyere ụmụnne nna ha. Ị ga-enyefekwa ha ala nna ha kwesịrị iketa.+ 8 Gwakwa ndị Izrel, sị, ‘Ọ bụrụ na nwoke anwụọ n’amụtaghị nwa nwoke, unu ga-enyefe nwa ya nwaanyị ala o ketara. 9 Ọ bụrụkwa na ọ mụtaghị nwa nwaanyị, unu ga-enye ụmụnne ya ndị nwoke ala o ketara. 10 Ọ bụrụ na o nweghị ụmụnne ndị nwoke, unu ga-enye ụmụnne nna ya ndị nwoke ala o ketara. 11 Ma ọ bụrụ na nna ya enweghị ụmụnne ndị nwoke, unu ga-enye onye ikwu ya, nke ya na ya kacha bụrụ otu ọbara n’ọnụmara ya, ala o ketara, ọ ga-ewerekwa ala ahụ. Ihe a m kpebiri ga-abụrụ ndị Izrel iwu ha ga na-edebe, otú Jehova nyere Mosis n’iwu.’”

12 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Gbagoo n’ugwu a dị n’Abarim+ ka ị hụ ala m ga-enye ndị Izrel.+ 13 Ị hụchaa ya, ị ga-anwụ otú Erọn nwanne gị nwụrụ,+ e liekwa gị otú e liri ndị nna nna gị,+ 14 n’ihi na mgbe nzukọ a sesara m okwu n’ala ịkpa Zin, unu nupụrụ isi n’iwu m nyere unu, ghara ido m nsọ n’ihu ha mgbe m nyere ha mmiri.+ Ihe a mere na mmiri Meriba+ nke dị na Kedesh,+ n’ala ịkpa Zin.”+

15 Mosis wee sị Jehova: 16 “Ka Jehova, bụ́ Chineke onye na-enye mmadụ niile ndụ,* họpụta nwoke ga na-edu nzukọ a, 17 onye ga na-apụ ma na-abata n’ihu ha, onye ga na-edu ha apụ ma na-edu ha abata, ka nzukọ Jehova ghara ịdị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.” 18 Jehova wee sị Mosis: “Kpọrọ Joshụa nwa Nọn, bụ́ nwoke ruru eru,* ma bikwasị ya aka n’isi.+ 19 Mezie ka o guzo n’ihu Elieza onye nchụàjà nakwa n’ihu nzukọ a niile. Ị ga-anọkwa n’ihu ha mee ya onye ndú.+ 20 Ị ga-enyetụ ya ikike* i nwere,+ ka nzukọ Izrel niile nwee ike ige ya ntị.+ 21 Ọ ga-eguzo n’ihu Elieza onye nchụàjà, bụ́ onye ga-anọ n’ihu Jehova jiri Yurim+ jụtara ya ihe Chineke kpebiri. Ọ bụ ya ga-ekwu mgbe ha ga na-apụ na mgbe ha ga na-abata, ya na ndị Izrel niile na nzukọ a niile.”

22 Mosis wee mee nnọọ otú Jehova nyere ya n’iwu. Ọ kpọọrọ Joshụa mee ka o guzo n’ihu Elieza onye nchụàjà nakwa n’ihu nzukọ ahụ niile. 23 O wee bikwasị ya aka n’isi mee ya onye ndú,+ otú Jehova si n’ọnụ Mosis kwuo.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya