Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 21
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • A ga-agọzi eze nke tụkwasịrị Jehova obi

        • Eze ga-adị ogologo ndụ (4)

        • A ga-emeri ndị iro Chineke (8-12)

Abụ Ọma 21:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 63:11
  • +Ọm 28:7

Abụ Ọma 21:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “egbugbere ọnụ ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 2:8; 20:4

Abụ Ọma 21:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọlaedo a nụchara anụcha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 12:30

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2006, p. 18

Abụ Ọma 21:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 13:3; 61:6

Abụ Ọma 21:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:8, 9

Abụ Ọma 21:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 72:17
  • +Ọm 16:11; 45:7

Abụ Ọma 21:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ka ọ zọhie ụkwụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 30:6
  • +Ọm 16:8

Abụ Ọma 21:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Aka nri gị.”

Abụ Ọma 21:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “loo ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:22; Ọm 110:5; Mal 4:1

Abụ Ọma 21:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ.”

Abụ Ọma 21:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:16
  • +Ọm 2:1

Abụ Ọma 21:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ihu ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 9:3; 56:9

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 21:1Ọm 63:11
Ọma 21:1Ọm 28:7
Ọma 21:2Ọm 2:8; 20:4
Ọma 21:32Sa 12:30
Ọma 21:4Ọm 13:3; 61:6
Ọma 21:52Sa 7:8, 9
Ọma 21:6Ọm 72:17
Ọma 21:6Ọm 16:11; 45:7
Ọma 21:71Sa 30:6
Ọma 21:7Ọm 16:8
Ọma 21:9Di 32:22; Ọm 110:5; Mal 4:1
Ọma 21:11Ọm 34:16
Ọma 21:11Ọm 2:1
Ọma 21:12Ọm 9:3; 56:9
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 21:1-13

Abụ Ọma

Maka onye na-eduzi abụ. Abụ Devid.

21 Jehova, eze na-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ị na-egosi na ị dị ike.+

Ọ na-aṅụrị nnukwu ọṅụ maka na ị na-azọpụta ya.+

 2 I meerela ya ihe obi ya chọrọ.+

Ị jụghị inye ya ihe ọ* rịọrọ. (Sila)

 3 N’ihi na i ji ọtụtụ ihe ọma gọzie ya.

I kpuwere ya okpueze e ji ezigbo ọlaedo* rụọ.+

 4 Ọ rịọrọ gị ka i mee ka ọ dị ogologo ndụ, i wee meere ya ihe ọ rịọrọ.+

I mere ka ọ dị ogologo ndụ, ka ọ dịrị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi.

 5 Nzọpụta ị na-azọpụta ya na-eme ka ọ dị ebube.+

Ị na-achọ ya mma ma mee ka ọ bụrụ onye a na-akwanyere ùgwù.

 6 Ị na-eme ka ọ bụrụ onye a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi.+

Ị na-eme ka ọ na-aṅụrị ọṅụ maka na ị nọnyeere ya.+

 7 N’ihi na eze tụkwasịrị Jehova obi.+

E nweghị ihe ga-eme ka ọ daa* n’ihi ịhụnanya nke Onye Kacha Elu.+

 8 Aka gị ga-akpara ndị iro gị niile.

Aka gị siri ike* ga-ejide ndị kpọrọ gị asị.

 9 Mgbe ị ga-elebara ha anya, ị ga-ala ha n’iyi otú nnukwu ọkụ si ala ihe a tụbara na ya n’iyi.

Jehova ga-eji iwe bibie ha,* ọkụ ga-erepịakwa ha.+

10 Ị ga-ebibi ụmụ* ha.

Ị ga-ewepụ ha n’ụwa. Ị ga-ala ụmụ ha n’iyi.

11 Ha bu n’obi ime gị ihe ọjọọ.+

Ha echepụtala ihe ha ga-eme gị, ma ọ ga-akụ afọ n’ala.+

12 Ị ga-eche ụta gị ihu n’ebe ha nọ*+

Mee ka ha gbaghachi azụ.

13 Jehova, biko, bilie kpaa ike.

Anyị ga-abụku gị abụ otuto maka na ị dị ike.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya