Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 112
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Onye ezi omume na-atụ egwu Jehova

        • Ihe ga-agaziri onye ji obi ya agbazinye ihe (5)

        • ‘A ga na-echeta onye ezi omume ruo ebighị ebi’ (6)

        • Ọ na-enye ndị ogbenye ihe (9)

Abụ Ọma 112:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Haleluja!” “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:2; Mkp 19:1
  • +Ọm 111:10
  • +Ọm 1:1, 2; 40:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 25-26

    7/15/2000, p. 5

Abụ Ọma 112:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọgbọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:12, 13; 37:25, 26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 25-26

Abụ Ọma 112:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 26-27

Abụ Ọma 112:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-eme amara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 97:11; 1Pi 2:9
  • +Lu 6:36; Efe 4:32

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 26-27

Abụ Ọma 112:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 15:7, 8; Ọm 41:1; Ilu 19:17; Lu 6:34, 35; Ọrụ 20:35; Hib 13:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 27

Abụ Ọma 112:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “A gaghị eme ka ọ maa jijiji.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 15:5; 125:1
  • +Neh 5:19; Ilu 10:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 27-28

Abụ Ọma 112:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 27:1; Ilu 3:25
  • +Ọm 62:8; Aịz 26:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 27-28

Abụ Ọma 112:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 28:1
  • +Ọm 59:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 27-28

Abụ Ọma 112:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 15:11; Ilu 11:24; 19:17
  • +Di 24:12, 13; 2Kọ 9:9; Hib 6:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 27-28

Abụ Ọma 112:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 11:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 28

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 112:1Ọp 15:2; Mkp 19:1
Ọma 112:1Ọm 111:10
Ọma 112:1Ọm 1:1, 2; 40:8
Ọma 112:2Ọm 25:12, 13; 37:25, 26
Ọma 112:4Ọm 97:11; 1Pi 2:9
Ọma 112:4Lu 6:36; Efe 4:32
Ọma 112:5Di 15:7, 8; Ọm 41:1; Ilu 19:17; Lu 6:34, 35; Ọrụ 20:35; Hib 13:16
Ọma 112:6Ọm 15:5; 125:1
Ọma 112:6Neh 5:19; Ilu 10:7
Ọma 112:7Ọm 27:1; Ilu 3:25
Ọma 112:7Ọm 62:8; Aịz 26:3
Ọma 112:8Ilu 28:1
Ọma 112:8Ọm 59:10
Ọma 112:9Di 15:11; Ilu 11:24; 19:17
Ọma 112:9Di 24:12, 13; 2Kọ 9:9; Hib 6:10
Ọma 112:10Ilu 11:7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 112:1-10

Abụ Ọma

112 Toonụ Jaa!*+

א [Alef]

Onye na-atụ egwu Jehova na-enwe obi ụtọ,+

ב [Bet]

Ya bụ, onye iwu ya na-amasị nke ukwuu.+

ג [Gimel]

 2 Ụmụ ya ga-abụ ndị ukwu n’ụwa,

ד [Dalet]

A ga-agọzikwa ìgwè* ndị na-eme ezi omume.+

ה [Hee]

 3 Akụnụba juru n’ụlọ ya.

ו [Wọọ]

Ọ ga na-eme ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.

ז [Zayin]

 4 Ọ na-enwuru ndị obi ha dị ọcha ka ìhè nke na-enwu n’ebe gbara ọchịchịrị.+

ח [Het]

O nwere ọmịiko,* na-eme ebere,+ bụrụkwa onye ezi omume.

ט [Tet]

 5 Ihe na-agaziri onye na-eji obi ya niile agbazinye ndị mmadụ ihe.+

י [Yod]

Ọ na-akwụwa aka ọtọ n’ihe niile ọ na-eme.

כ [Kaf]

 6 A gaghị eme ka ọ laa n’iyi.*+

ל [Lamed]

A ga na-echeta onye ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+

מ [Mem]

 7 Ọ gaghị atụ egwu akụkọ ọjọọ.+

נ [Nun]

Obi siri ya ike. Ọ tụkwasịrị Jehova obi.+

ס [Samek]

 8 Obi anaghị amapụ ya. Ụjọ anaghị atụ ya.+

ע [Ayin]

N’ikpeazụ, ọ ga na-ele ndị iro ya anya na-achị ha ọchị mgbe a na-emeri ha.+

פ [Pee]

 9 O kesaarala mmadụ niile ihe. O nyela ndị ogbenye ihe.+

צ [Sadee]

Ọ ga na-eme ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+

ק [Kof]

A ga-eme ka o sikwuo ike, meekwa ka ọ dị ebube.

ר [Resh]

10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe.

ש [Shin]

Ọ ga-ata ikikere ezé wee laa n’iyi.

ת [Tọọ]

Ndị ajọ omume agaghị enweta ihe na-agụ ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya