Diuterọnọmi 15:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na e nweghị mgbe a na-agaghị enwe onye dara ogbenye n’ala unu.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye unu iwu, sị, ‘Mesapụrụnụ nwanne unu nọ n’ahụhụ nke dakwara ogbenye n’ala unu aka.’+ Ilu 11:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 E nwere onye na-eji obi ya niile enye ndị ọzọ ihe, ma ya ana-enwetakwu ihe.+ E nwekwara onye na-anaghị enye ndị ọzọ ihe o kwesịrị inye ha, ma ya adaa ogbenye.+ Ilu 19:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Onye na-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe ọma na-agbazinye Jehova ihe,+Ọ ga-akwụkwa onye ahụ ụgwọ ihe ọ na-eme.+
11 N’ihi na e nweghị mgbe a na-agaghị enwe onye dara ogbenye n’ala unu.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye unu iwu, sị, ‘Mesapụrụnụ nwanne unu nọ n’ahụhụ nke dakwara ogbenye n’ala unu aka.’+
24 E nwere onye na-eji obi ya niile enye ndị ọzọ ihe, ma ya ana-enwetakwu ihe.+ E nwekwara onye na-anaghị enye ndị ọzọ ihe o kwesịrị inye ha, ma ya adaa ogbenye.+
17 Onye na-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe ọma na-agbazinye Jehova ihe,+Ọ ga-akwụkwa onye ahụ ụgwọ ihe ọ na-eme.+