Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 39
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Otú ndụ si dị mkpirikpi

        • Mmadụ bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ (5, 11)

        • “Elegharala ákwá m na-ebe anya” (12)

Abụ Ọma 39:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 16:41; 25:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1892

Abụ Ọma 39:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 18:21
  • +Ọm 141:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2009, p. 4

    5/15/2006, p. 20

Abụ Ọma 39:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 38:13; Mt 27:12; 1Pi 2:23

Abụ Ọma 39:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-asụ ude.”

Abụ Ọma 39:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 90:12

Abụ Ọma 39:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “hara ka uhiè ọbụ aka.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 90:9; Jes 4:14
  • +Ọm 90:4
  • +Ọm 62:9; 144:4

Abụ Ọma 39:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ọ na-eme mkpọtụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 49:10; Ek 2:18, 19; 4:8; Lu 12:19, 20

Abụ Ọma 39:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:11; Maị 7:19

Abụ Ọma 39:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 40:4; Ọm 38:13
  • +2Sa 16:10

Abụ Ọma 39:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    N’Izrel, ụdị egu a na-atakasị ákwà. Ọ na-emecha nwee nku anọ, yizie urukurubụba.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 90:8
  • +Ọm 39:5; 102:11

Abụ Ọma 39:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 28:1
  • +Le 25:23; 1Ih 29:15
  • +Hib 11:13

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 39:okwu mmeghe1Ih 16:41; 25:1
Ọma 39:1Ilu 18:21
Ọma 39:1Ọm 141:3
Ọma 39:2Ọm 38:13; Mt 27:12; 1Pi 2:23
Ọma 39:4Ọm 90:12
Ọma 39:5Ọm 90:9; Jes 4:14
Ọma 39:5Ọm 90:4
Ọma 39:5Ọm 62:9; 144:4
Ọma 39:6Ọm 49:10; Ek 2:18, 19; 4:8; Lu 12:19, 20
Ọma 39:8Ọm 25:11; Maị 7:19
Ọma 39:9Job 40:4; Ọm 38:13
Ọma 39:92Sa 16:10
Ọma 39:11Ọm 90:8
Ọma 39:11Ọm 39:5; 102:11
Ọma 39:12Ọm 28:1
Ọma 39:12Le 25:23; 1Ih 29:15
Ọma 39:12Hib 11:13
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 39:1-13

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. Nke Jedutọn.*+ Abụ Devid.

39 M sịrị: “M ga-akpachara anya

Ka m ghara ikwu ihe ọjọọ.+

M ga-eji ihe kechie ọnụ m+

Mgbe ọ bụla onye ajọ omume nọ n’ebe m nọ.”

 2 M gbara nkịtị n’ekwughị okwu.+

Ekwughịdị m ihe dị mma.

Ma, ahụ́ nọ na-egbusi m mgbu ike.

 3 Obi nọ na-ere m ọkụ.

Ka m nọ na-atụgharị uche,* ọkụ ahụ ka nọ na-ere.

M kwuziri, sị:

 4 “Jehova, biko, nyere m aka ka m mara ihe ga-emecha mee m,

Nakwa mgbe m ga-anọru ndụ,+

Ka m wee mara otú ndụ m dịruru mkpirikpi.

 5 N’eziokwu, i meela ka ụbọchị ndụ m dị naanị ole na ole.*+

Oge m dịrịla ndụ enweghị ihe ọ bụ n’anya gị.+

Mmadụ ọ bụla bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ, a sịgodị na o chere na e nweghị ihe nwere ike ime ya.+ (Sila)

 6 N’eziokwu, mmadụ ọ bụla na-ejegharị ka onyinyo.

Ọ na-arụgbu onwe ya n’ọrụ* na nkịtị.

Ọ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ga-eri ya.+

 7 Jehova, gịnịzi ka m ga-elewe anya ya?

Ọ bụ naanị gị bụ olileanya m nwere.

 8 Napụta m ná mmehie m niile.+

Ekwela ka onye nzuzu jiri m mere ihe ọchị.

 9 M gbara nkịtị.

Enweghị m ike imeghe ọnụ m,+

N’ihi na ọ bụ gị mere ihe a.+

10 Atazila m ahụhụ ị na-ata m.

Ike agwụla m n’ihi ihe ị na-eti m.

11 Ị na-ata mmadụ ahụhụ mmehie o mere iji dọọ ya aka ná ntị.+

Ị na-emebisị ihe ndị bara ezigbo uru o nwere otú egu* si emebisị ihe.

N’eziokwu, mmadụ ọ bụla bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ.+ (Sila)

12 Jehova, biko, nụrụ ekpere m.

Ṅaa ntị n’ákwá m na-ebe ka i nyere m aka.+

Elegharala ákwá m na-ebe anya.

N’ihi na abụ m onye mbịarambịa n’ebe ị nọ.+

Abụ m onye njem na-agafe agafe, otú nna nna m hà niile bụ.+

13 Elezila m anya n’iwe, ka obi dịtụ m ụtọ

Tupu mụ anwụọ, nke m agaa.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya