Peeji E Dere Aha Akwụkwọ A na Aha Ndị Bipụtara Ya
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ebe E Si Sụgharịa Baịbụl A Bụ na Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Bekee
—Nke E Degharịrị n’Afọ 2013—
“Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova [יהוה, YHWH] kwuru, sị: ‘ . . . M na-eke eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ. A gaghịzi echeta ihe niile mere na mbụ. Ha agaghị abatakwa n’obi.’”
—Aịzaya 65:13, 17; gụọkwa 2 Pita 3:13.
© 2021
WATCH TOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF PENNSYLVANIA
200 Watchtower Drive
Patterson, NY 12563-9205 U.S.A.
NDỊ BIPỤTARA YA
WATCHTOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF NEW YORK, INC.
Wallkill, New York, U.S.A.
E wepụtala Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, ma nke bụ́ Akwụkwọ Nsọ Hibru na Grik ma nke bụ́ naanị Akwụkwọ Nsọ Grik, n’asụsụ karịrị narị abụọ na iri asatọ (280). Ị chọọ ịhụ ebe e depụtara asụsụ niile ahụ, gaa na www.pr2711.com/ig.
Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Niile E Bipụtarala:
247,913,053
Nke E Biri n’Afọ 2025
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe Ndịàmà Jehova ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa niile.
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Igbo (nwt-IB)
Made in the United States of America
900 Red Mills Road
Wallkill, NY 12589-5200 U.S.A.