Peji nke Abụọ
Inwe Mmekọahụ Ihe Omume Na-agbanwe Agbanwe Pụtara? 3-10
Iso onye na-abụghị onye òtù ọlụlụ nwee mmekọahụ na-efu ihe dị ukwuu mgbe nile n’ùgwù onwe onye, ahụ ike, na mmekọrịta mmadụ na Chineke. Ma egwu maka ọrịa AIDS ọ̀ gbanwewo omume ndị mmadụ?
N’ihi Gịnị Ka Ị Ga-eji Chịkwaa Iwe Gị? 22
Dị ka ugwu na-agbawa agbawa, iwe a na-achịkwaghị achịkwa pụrụ imerụ gị ahụ tinyere ndị ọzọkwa.
Chineke Ọ̀ Ga-anọgide Bụrụ Enyi M? 28
Mgbe ị na-enwe ihe isi ike, ọ pụrụ ịdị gị ka Chineke ọ nọ n’ebe dị anya. Ma nke ahụ ọ̀ bụ eziokwu n’ezie?
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]
Sọl Anwaa Igbu Devid/The Doré Bible Illustrations/Dover Publications, Inc.