Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g21 nke 1 p. 15
  • Ị Ga-enwetali Amamihe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ị Ga-enwetali Amamihe
  • Teta!—2021
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Chineke Na-asị Gị Bịa Ka O Nye Gị Amamihe Ya
  • Ị Ga-enwetali Amamihe Chineke
  • Olee Otú Anyị Si Ege Chineke Ntị?
    Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Chineke Ọ̀ Dị? Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Ịma ma Ọ̀ Dị?
    Teta!—2015
  • Ọ Bụ Gị Ga-ekpebi Ma Ị̀ Ga-ahọrọ Ime Ihe Ọma Ka Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2024
  • Ezi Ozizi nke Na-atọ Chineke Ụtọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2021
g21 nke 1 p. 15

Ị Ga-enwetali Amamihe

“Ihe niile dị n’Akwụkwọ Nsọ si n’ike mmụọ nsọ Chineke.” (2 Timoti 3:16) N’amaokwu a, okwu bụ́ “si n’ike mmụọ nsọ” pụtara na Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, tinyere echiche ya n’obi ndị dere Baịbụl.

IHE ỤFỌDỤ GBASARA BAỊBỤL

  • Akwụkwọ dị iche iche dị na Baịbụl.

    66

    Akwụkwọ ole dị na Baịbụl.

  • Ebe otu aka na-ede ihe, ìhè esi n’elu na-enwukwasị ya.

    40

    Ụmụ nwoke ole Chineke ji dee Baịbụl.

  • Ihe e ji agụ oge.

    1513 T.O.N.K.

    Afọ a malitere ide Baịbụl; ihe dị ka afọ 3,500 gara aga.

  • Mkpụrụ akwụkwọ nke asụsụ dị iche iche.

    3,000+

    Asụsụ ole Baịbụl ma ọ bụ akụkụ ya ụfọdụ dị na ya.

Chineke Na-asị Gị Bịa Ka O Nye Gị Amamihe Ya

“Mụnwa, bụ́ Jehova, . . . na-akụziri gị otú ị ga-esi baara onwe gị uru, na-ezikwa gị ụzọ i kwesịrị ịna-eso. Biko, na-eme ihe m nyere n’iwu. Ọ bụrụ na ị na-eme ya, udo ị ga-enwe ga-aha ka osimiri, ị gaghịkwa akwụsị ime ezi omume otú ahụ ebili mmiri na-anaghị akwụsị akwụsị n’oké osimiri.”​—AỊZAYA 48:​17, 18.

Were ya na ọ bụ gị ka Chineke na-agwa okwu ndị a. Ọ chọrọ ka i nwee udo nke obi, nakwa ka ị na-enwe obi ụtọ ruo mgbe ebighị ebi. Ọ ga-enyekwara gị aka inweta ihe ndị a.

Ị Ga-enwetali Amamihe Chineke

‘A ga-ekwusa ozi ọma ná mba niile.’​—MAK 13:10.

Nkwa Jehova kwere na ahụhụ ga-akwụsị, na ụwa ga-aghọ paradaịs, nakwa na ndị nwụnahụrụ anyị ga-adị ndụ ọzọ socha ‘n’ozi ọma’ ahụ. Ndịàmà Jehova na-ekwusa ozi ọma a si na Baịbụl n’ụwa niile.

Ihe Na-agbagwoju M Anya Bịara Doo M Anya Mgbe M Gụrụ Baịbụl

“Malite mgbe m bụ nwata, ihe banyere Onye kere ihe niile edochaghị m anya. M nọ na-eche, sị: ‘O nweghị otú ọ ga-esi bụrụ eziokwu na obodo ọ bụla nwere chi nke ha ma ọ bụ onye okike nke ha.’ N’ihi ya, ihe Baịbụl kwuru ná Ndị Rom 3:​29, nke bụ́ na Chineke abụghị naanị Chineke nke otu mba, kama na ọ bụkwa ‘Chineke ndị mba ọzọ,’ masịrị m. O nwekwara aha, ya bụ, Jehova. Ọ chọkwara ka anyị bụrụ enyi ya.”​—Rakesh.

Rakesh.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya