Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Ole Ndị Na-eme Uche Jehova Taa?
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ọrụ ịkụzi Baịbụl a na-arụ n’ụwa dum bụ́ nke e ji onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr2711.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è gosiri nsụgharị ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a sitere na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
Who Are Doing Jehovah’s Will Today?
Nke E Biri n’Ọnwa Mach 2015
Igbo (jl-IB)
© 2012, 2014 WATCH TOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF PENNSYLVANIA