Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lmd ihe ọmụmụ 9
  • Na-enwe Ọmịiko

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-enwe Ọmịiko
  • Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Jizọs Mere
  • Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Aka Jizọs?
  • Na-eme Ka Jizọs
  • Mmetụta Ọmịiko—Mkpịsị Ugodi nke Obiọma na Ọmịiko
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
  • Na-eme Ebere
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Na-enwe Ọmịiko
    Teta!—2020
  • “O Nwere Ọmịiko”
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
lmd ihe ọmụmụ 9

N’OGE ỌZỌ

Ebe Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya si n’ụgbọ mmiri pụta na-agakwuru ìgwè mmadụ na-eche ha n’akụkụ mmiri.

Mak 6:30-34

IHE ỌMỤMỤ NKE 9

Na-enwe Ọmịiko

Amaokwu Baịbụl ga-enyere gị aka: “Soronụ ndị na-aṅụrị ọṅụ ṅụrịa ọṅụ; soronụ ndị na-ebe ákwá bee ákwá.”​—Rom 12:15.

Ihe Jizọs Mere

Ebe Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya si n’ụgbọ mmiri pụta na-agakwuru ìgwè mmadụ na-eche ha n’akụkụ mmiri.

VIDIO: Jizọs Nweere Ìgwè Mmadụ Ọmịiko

1. Lee VIDIO, ma ọ bụ gị agụọ Mak 6:30-34. Zazie ajụjụ ndị a:

  1. Olee ihe mere Jizọs na ndịozi ya ji chọọ “ka ha nọrọ naanị ha”?

  2. Gịnị mere Jizọs ji kụziere ìgwè mmadụ ahụ ihe?

Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Aka Jizọs?

2. Ọ bụrụ na anyị enweere ndị mmadụ ọmịiko, anyị ga-enyere ha aka, ọ bụghị naanị izi ha ozi ọma.

Na-eme Ka Jizọs

3. Na-ege ntị nke ọma. Hapụ mmadụ ka o kwuo ihe dị ya n’obi. Anarakwala ya okwu n’ọnụ. E nwee ihe na-echegbu ya, otú obi dị ya, ma ọ bụ ihe o kwuru gosiri na o kwetaghị ihe i kwuru, elegharala ya anya. Ọ bụrụ na i gee ya ntị nke ọma, ọ na-egosi na ihe ahụ ọ na-eche na-emetụ gị n’obi.

4. Chee gbasara onye ahụ nwere mmasị. N’ihi ihe gị na ya kparịtara, jụọ onwe gị, sị:

  1. ‘Olee ihe mere o ji kwesị ịnụ nke bụ́ eziokwu?’

  2. ‘Olee otú ịmụ Baịbụl ga-esi eme ka ndụ ya ka mma ugbu a nakwa n’ọdịnihu?’

5. Gwa ya ihe ndị ga-enyere ya aka. Ozugbo o kwere omume, gosi ya otú ịmụ Baịbụl nwere ike isi mee ka ọ mata azịza ajụjụ ndị o nwere nakwa otú ọ ga-esi abara ya uru.

I NWEKWARA IKE ỊGỤ

Rom 10:13, 14; Fil. 2:3, 4; 1 Pita 3:8

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya