Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w08 8/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị na Ya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị na Ya
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị A Ga-amụ n’Izu:
  • Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
w08 8/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị na Ya

August 15, 2008 Vol. 129, No. 16

Nke A Na-amụ Amụ

Isiokwu Ndị A Ga-amụ n’Izu:

September 29–October 5

Jehova Agaghị Ahapụ Ndị Ya Na-eguzosi Ike n’Ebe Ọ Nọ

PEEJI NKE 3

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 114, 223

October 6-12

Jiri Obi Dị n’Otu Na-eguzosi Ike

PEEJI NKE 7

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 38, 8

October 13-19

Sọpụrụ Jehova Site n’Ịkpa Àgwà Dị Ùgwù

PEEJI NKE 12

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 48, 136

October 20-26

Jehova Na-eji Obiọma Elekọta Ndị Ohu Ya Merela Agadi

PEEJI NKE 17

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 58, 216

October 27–November 2

‘Asụsụ ahụ Dị Ọcha’ Ọ̀ Na-aga Gị Were Were n’Ọnụ?

PEEJI NKE 21

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 78, 169

Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu

Isiokwu nke 1, 2 PEEJI NKE 3-11

Isiokwu ndị a gosiri otú Jehova si bụrụ onye na-adịghị echefu ndị ya na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ. E gosiri nke a site n’ịkọ ihe mere mgbe e kewara mba Izrel abụọ, e nwezie alaeze ebe ugwu na alaeze ebe ndịda. E kwusiri okwu ike banyere mkpa ọ dị anyị iguzosi ike n’ebe Jehova nọ ugbu a ka anyị wee ghara ịdaba n’ọnwụnwa nke ịhụ ihe onwunwe n’anya ma ọ bụ mmadụ ibuli onwe ya elu.

Isiokwu nke 3 PEEJI NKE 12-16

Isiokwu a na-egosi otú inwe ekele maka ebube Chineke kwesịrị isi metụta anyị. Ọ kọwara ihe anyị nwere ike ịmụta banyere ịkwanyere ndị ọzọ ùgwù site n’otú Jizọs si mesoo ndị ọzọ. Anyị ga-amụtakwa otú anyị ga-esi na-akpa àgwà dị ùgwù.

Isiokwu nke 4 PEEJI NKE 17-21

Mụta ile ndị agadi anya otú Jehova si ele ha. Ị ga-ahụ otú Baịbụl si enyere anyị aka ịkwanyere ha ùgwù n’ihi amamihe na ahụmahụ ha, na otú anyị ga-esi na-echebara ha echiche, nakwa otú anyị ga-esi nyere ha aka ịnọgide na-ejere Jehova ozi.

Isiokwu nke 5 PEEJI NKE 21-25

Jehova siri n’ọnụ onye amụma ya bụ́ Zefanaya kwuo, sị: “M ga-agbanwe asụsụ nke ndị dị iche iche ka ọ bụrụ asụsụ dị ọcha.” (Zef. 3:9) Mụta ihe ‘asụsụ ahụ dị ọcha’ bụ. Chọpụta ihe ndị ị ga-eme iji mụta ya. Mụtakwa otú ị ga-esi jiri asụsụ a pụrụ iche too Jehova.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:

Okwu Jehova Dị Ndụ—Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Galeshia, Ndị Efesọs, Ndị Filipaị, na Ndị Kọlọsi

PEEJI NKE 26

Ì Chetara?

PEEJI NKE 29

E Ji Ndị Ozi Ala Ọzọ Tụnyere Igurube

PEEJI NKE 30

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya