Isiokwu Ndị Dị na Ya
October 15, 2008
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
December 1-7
Anya Jehova “nke Na-enwu Gbaa” Na-enyocha Mmadụ Niile
PEEJI NKE 3
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 160, 34
December 8-14
Jehova Na-enyocha Anyị Maka Ọdịmma Anyị
PEEJI NKE 7
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 81, 80
December 15-21
Otú Jehova Si Aza Ekpere Si n’Ala Ala Obi
PEEJI NKE 12
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 74, 90
December 22-28
Ị̀ Na-ebute Ụzọ n’Inye Ndị Ọzọ Nsọpụrụ?
PEEJI NKE 21
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 216, 155
December 29–January 4
Gịnị Ka Ị Ga-enye Iji Dị Ndụ Ebighị Ebi?
PEEJI NKE 25
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 177, 212
Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
Isiokwu nke 1, 2 PEEJI NKE 3-11
Isiokwu abụọ a na-eme ka obi sie anyị ike na Jehova maara nke ọma ihe niile na-eme anyị. Obi dị ya ụtọ otú anyị si atachi obi, ọ makwaara ihe ndị na-enye anyị nsogbu n’obi. Ọ maara otú anyị si na-arụsi ọrụ ike nakwa ihe niile na-eme ndị ohu ya. Ịmara nke a na-akasi anyị obi.
Isiokwu nke 3 PEEJI NKE 12-16
Ọtụtụ n’ime anyị maara ihe e kwuru n’Abụ Ọma 83:18. Oleekwanụ maka ihe ndị ọzọ e kwuru n’abụ ọma ahụ? Isiokwu a gosiri otú Abụ Ọma nke iri asatọ na atọ si na-agba nnọọ Ndị Kraịst ume taa.
Isiokwu nke 4 PEEJI NKE 21-25
Pọl kwuru, sị: “N’inye ibe unu nsọpụrụ, na-ebutenụ ụzọ.” Gịnị ka inye ndị ọzọ nsọpụrụ pụtara? Ònye kwesịrị inye nsọpụrụ, ònyekwa ka e kwesịrị inye ya? Olee ihe atụ ndị dị na Baịbụl na-egosi nke a? Isiokwu a zara nnọọ ajụjụ ndị a nke ọma.
Isiokwu nke 5 PEEJI NKE 25-29
Ọ dị otu ụbọchị Jizọs jụrụ, sị: “Gịnị ka mmadụ ga-eji gbanwere mkpụrụ obi ya?” Olee ihe ị ga-aza ma a jụọ gị ajụjụ a? Olee “mkpụrụ obi” Jizọs na-ekwu okwu ya? Gịnị ka otú i si ebi ndụ na-egosi banyere otú mkpụrụ obi gị dịruru oké ọnụ ahịa nye gị? Isiokwu a ga-enyere gị aka ichebara nnọọ ajụjụ ahụ na-akpali echiche Jizọs jụrụ, echiche.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
“N’Ezie, Ihe A Bụ Aha Kacha Nsọ ma Dị Ukwuu Chineke Nwere”
PEEJI NKE 16
PEEJI NKE 17
Okwu Jehova Dị Ndụ—Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Ozi E Degaara Taịtọs, Faịlimọn, na Ndị Hibru
PEEJI NKE 30